Une Lyrics By Phyno

Major bangs
PentHauze
Chorus:
Imara agba kpoturu mu une
Imara ete kpoturu mu une
Umu guys kpoturu mu une
Pino pino kpoturu mu une.
Ima na isi na ime ogbe kpoturu mu une.
Nwa baby kpoturu mu une.
The way you carry body na emerum une.
Ife ibu bu ezigbo une.

Verse 1:
Your girls di bad, my girls di badder
Energy di full, ha enidiro charger.
Nwa, imarunu ete, ngwa carry go.
Till ajuo gi which kind bomb wey you carry blow.
Nne jiri nwayo na emepenu ngada,
Amam na ina efeel the sun, ina agba ka ulaga.
Mana etu isi agba egwuanuwa na ekori mu o
Iburu gbago, iburu gbadaa.

Refrain:
The way she moves, ona eme all man ke kem kem.
Soh mu si ya, baby sorum ka anyi ga bem bem bem.
If u no no, obukwa nnukwu bem bem bem,
Nwanne kpachaara anya, ojikwa igba kem kem kem,
Ima na nwata bukwa gem gem gem.
Ifu ebeona agba egwu, other girls ane ebe gem gem gem.
Nwa gosim etu isi ebe bem bem bem.
,okwa ina anwudokwa ha, jidekwa ha kem kem kem.
Chorus:
Imara agba kpoturu mu une
Imara ete kpoturu mu une
Umu guys kpoturu mu une
Pino pino kpoturu mu une.
Ima na isi na ime ogbe kpoturu mu une.
Nwa baby kpoturu mu une.
The way you carry body na emerum une.
Ife ibu bu ezigbo une.


Verse 2:
Onye na amara agba, okweba na isi,
girls na agba, some men ebudo aka na isi.
Ufodu na agba ka ha etinyego ihe na isi.
Anyi gbacha ta, echi anyi ebido uwa na isi.
Nwa igbakata gbakata, anyi akuoru gi aka.
Nwa makata makata, men akuoru ya anya.
Nwa bunyekwe gi ife, nwanne iga achoru ya aka.
Otu nwa si ebuheri ife nwanne ona akpazi mu ara,
Refrain:
The way she moves, ima na nwa bu kem kem kem
soh mu si ya, baby sorum ka anyi ga bem bem bem.
If u no no, obukwa nnukwu bem bem bem,
Nwanne kpachaara anya, ojikwa igba kem kem kem,
Ima na nwata na eme selem sem
Ona agba egwu, other girls ane ebe gem gem gem.
Nwa gosim etu isi ebe bem bem bem.
,okwa ina anwudokwa ha, jidekwa ha kem kem kem.
Chorus:
Imara agba kpoturu mu une
Imara ete kpoturu mu une
Umu guys kpoturu mu une
Pino pino kpoturu mu une.
Ima na isi na ime ogbe kpoturu mu une.
Nwa baby kpoturu mu une.
The way you carry body na emerum une.
Ife ibu bu ezigbo une.
Verse 3:
Asa watchinu, ife ibu na ukwu emogo other guys her aportunu,
Inweru ya excess, nyemu oke, nyemu my curtunu,
Mu ga atuta alo mgbe obula ichoru, bia kirie gi ebe ina agba egwu, idi hotunu.\
Inweru weight, na enweta oku, na ka isi ashokunu.
Aforum gi si ka mu nwa try yur luckunu..
Ife ibu, onye bunyeru gi ya? Baby talkunu.
Ina ekom, nwa i love the way you put me [workunu (x3)]
Nwa imana idi sharp? Ife ibu meru guys ha ekpufu capu
The way you work it ka ibu mirley cyrus.
Egwu gi na efe efe, nwa ibudi virus?
Chorus:
Imara agba kpoturu mu une
Imara ete kpoturu mu une
Umu guys kpoturu mu une
Pino pino kpoturu mu une.
Ima na isi na ime ogbe kpoturu mu une.
Nwa baby kpoturu mu une.
The way you carry body na emerum une.
Ife ibu bu ezigbo une.







Comments

Popular posts from this blog

Rich And Famous Lyrics By PRAIZ

Komole Lyrics By Sean Tizzle

Yemi My Lover Lyrics By Olamide